Izikiel 47:15 - Bible Nso15 Nka gābu kwa ókè-ala nke ala-unu: n'akuku Ugwu, site n'oké osimiri uku, n'uzọ Hetlon, rue nbata Zedad; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 “Nke a ga-abụkwa oke ala nke ala unu ahụ. “Nʼakụkụ ugwu, ọ ga-esite nʼosimiri Mediterenịa nʼakụkụ ụzọ Hetlon, gafee Lebo gawa Zedad, Faic an caibideil |