Izikiel 4:17 - Bible Nso17 ka nri na miri we kọ ha, ka o we ju kwa ha anya, otù onye n'aru ibe-ya, ha ewe ta aru n'ajọ omume-ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Aga m eme ka ihe oriri na mmiri ọṅụṅụ kọọ ha. Ha ga na-elerịta onwe ha anya nʼoke egwu, ha ga-anwụkwa nʼihi mmehie ha.” Faic an caibideil |