Izikiel 4:13 - Bible Nso13 Jehova we si, Ọbuná otú a ka umu Israel gēri nri-ha ruru árú, n'etiti mba nile ebe M'gāchuga ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Onyenwe anyị kwuru, “Otu a ka ndị Izrel ga-esi rie nri rụrụ arụ, nʼetiti mba dị iche iche ebe m ga-achụga ha.” Faic an caibideil |