Izikiel 4:11 - Bible Nso11 Ọ bu kwa miri nke anātù atù ka i gāṅu, otù uzọ n'uzọ iri nke otù hin: site n'otù mb͕e rue mb͕e ọzọ ka i gāṅu ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 A ga-ekupụtakwa mmiri ị ga-aṅụ, ị ga-aṅụ mmiri naanị otu ugboro nʼụbọchị, otu udu mmiri e kere ụzọ isii. Faic an caibideil |