Izikiel 30:5 - Bible Nso5 Etiopia, na Put, na Lud, na ndi nile gwara ọgwa, na Kub, na umu nke ala nke ọb͕ub͕a-ndu ahu, gēso ha da site na mma-agha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Kush na Libiya, Lidiya na ndị Arebịa niile gwara ọgwa, Kub na ndị mba ọgbụgba ndụ ahụ, na Ijipt ga-eso daa site na mma agha. Faic an caibideil |