Izikiel 30:10 - Bible Nso10 Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: M'gēme kwa ka ìgwè ndi Ijipt kwusi, n'aka Nebukadreza, bú eze Babilon. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 “ ‘Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru, “ ‘Aga m esite nʼaka Nebukadneza eze Babilọn bibie igwe ndị agha Ijipt niile. Faic an caibideil |