Izikiel 27:30 - Bible Nso30 me ka anuru olu-ha n'elu gi, tie nkpu ilu, kpokwasi ájá n'isi-ha, na ntu ka ha gāturu onwe-ha: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 Ha ga-eti mkpu akwa, ha ga-akwa akwa nke ukwuu, werekwa aja wụkwasị onwe ha nʼisi, na-atụrụkwa onwe ha na ntụ. Faic an caibideil |