Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Izikiel 27:14 - Bible Nso

14 Ndi ulo Togama chiri inyinya na ndi-inyinya na inyinya mule zua ihe-ahia-gi nile.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

14 “ ‘Otu a kwa ndị ikom Bet Togama jikwa ịnyịnya ụgbọ, na ịnyịnya agha, na ịnyịnya ibu na-agbanwere ihe ha zụrụ.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Izikiel 27:14
5 Iomraidhean Croise  

Umu-ndikom Goma kwa; Ashkenaz, na Rifat, na Togama.


Umu-ndikom Goma kwa; Ashkenaz, na Difat, na Togama.


Tashish bu onye-ahia-gi site n'iba-uba nke àkù nile ọ bula; ọla-ọcha na ígwè na b͕amb͕am na opù ka ha jiri zu ihe-izu-ahia-gi nile.


Goma na usu-ndi-agha-ya nile; ulo Togama nke akuku Ugwu dikarisiri anya, na usu-ndi-agha-ya nile: ọbuná ọtutu ndi di iche iche so gi.


Mb͕e ahu ka ukwu inyinya zọsiri ike Site n'iwuli-elu ahu nile, bú iwuli-elu nke ihe nile ya di ike.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan