Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Izikiel 27:10 - Bible Nso

10 Peasia na Lud na Put anọwo n'usu-ndi-agha-gi, ha bu ndi-agha-gi: ọta na okpu-agha ka ha kobere nime gi; ndi ahu gosiri ima-nma-gi.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

10 “ ‘Ndị ikom Peshịa na Lidiya, na Put, jere gị ozi dịka ndị agha nʼusuu ndị agha gị. Ha kokwasịrị ọta ha na okpu agha igwe ha nʼaja ụlọ gị, na-ewetara gị ebube.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Izikiel 27:10
15 Iomraidhean Croise  

Mizraim muru Ludim, na Anamim, na Lehabim, na Naftuhim,


Umu-ndikom Shem; Ilam, na Ashua, na Apakshad, na Lud, na Eram.


Umu-ndikom Ham kwa; Kush, na Mizraim, na Put, na Kenean.


Mizraim muru Ludim, na Anamim, na Lehabim, na Naftuhim,


Umu-ndikom Shem; Ilam, na Ashua, na Apakshad, na Lud, na Eram, na Uz, na Hul, na Geta, na Meshek.


Umu-ndikom Ham; Kush, na Mizraim, na Put, na Kenean.


Dika ulo-elu Devid, nke ewuru idebe ihe-agha, otú a ka olu-gi di, Nke ekobeworo nnù ọta abua na ọgu iri, Bú ọta ntà nile nke ndi-dike.


M'gēdo kwa ihe-iriba-ama n'etiti ha, si kwa n'etiti ha ziga ndi b͕aputara ab͕aputa ka ha jekuru mba nile, bú Tashish, na Pul, na Lud, ndi nādọ uta, jekuru Tubal na Jevan, jekuru agwe-etiti nile di anya, ndi nānughi ihe bayerem, ndi nāhughi kwa ebubem: ha gēgosi ebubem n'etiti mba nile.


Rigonu, unu inyinya; kpọtuanu nkpọtu, unu ub͕ọ-ala; ka ndi-dike puta kwa: Kush na Put, ndi nēji ọta; na Ludim, ndi nēji nāzọ kwa uta ukwu ikwe ya.


Ha gēbuli kwa abù-ákwá bayere gi, si gi, Le, otú i laworo n'iyì, gi obodo nke madu biri nime gi, bú ndi sitere n'oké osimiri nile, gi obodo nke anēto eto, nke diri ike n'oké osimiri, ya onwe-ya na ndi bi ya, ndi mere ka ndi nile ndi bi nime ya tua ujọ ha!


Umu Avad na usu-ndi-agha-gi nọ n'elu mb͕idi-gi nile buruburu, Gamadim anọwo kwa n'ulo-elu-gi nile: ọta-ha ka ha kokwasiri na mb͕idi-gi nile buruburu; ndi ahu emewo ka ima-nma-gi zue oké.


Etiopia, na Put, na Lud, na ndi nile gwara ọgwa, na Kub, na umu nke ala nke ọb͕ub͕a-ndu ahu, gēso ha da site na mma-agha.


Peasia na Etiopia na Put soro ha; ha nile chiri ọta na okpu-agha:


PERES; ekewawo ala-eze-gi, nye ndi Midia na ndi Peasia.


Etiopia bu ume-ya, ya na Ijipt, ọ dighi kwa ọgwugwu diri ya; Put na Lubim buri ndi-iye-aka-gi.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan