Izikiel 26:6 - Bible Nso6 Ma umu-ya ndinyom ndi nọ n'ọhia, agēji mma-agha b͕ue ha: ha ewe mara na Mu onwem bu Jehova. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Ma a ga-eji mma agha laa ụmụada ya bi nʼelu ala nʼiyi. Mgbe ahụ, ha ga-amata na mụ onwe m bụ Onyenwe anyị.” Faic an caibideil |