2 Nwa nke madu, che iru-gi n'ebe umu Amon nọ, bue amuma megida ha:
2 “Nwa nke mmadụ, chee ihu gị nʼala ụmụ Amọn buo amụma megide ha.
Nke-ntà kwa, ya onwe-ya mu-kwa-ra nwa-nwoke, kpọ aha-ya Ben-ami: onye ahu bu nna umu Amon rue ta.
na Edom, na Moab, na umu Amon;
chiri ha zigara eze Edom, ziga-kwa-ra eze Moab, ziga-kwa-ra eze umu Amon, ziga-kwa-ra eze Taia, ziga-kwa-ra eze Zaidon, site n'aka ndi-ozi ndi nābiaru Jerusalem nābiakute Zedekaia, bú eze Juda;
N'ihi nka bue amuma megide ha, bue amuma, nwa nke madu.
Nwa nke madu, che iru-gi n'uzọ Ndida, me ka okwu-gi busa dika miri-ozuzo n'ebe Ndida di, bue amuma megide oké ọhia nke ọhia ahu di na Negeb;
Nwa nke madu, che iru-gi na Jerusalem, busa okwu-gi dika miri-ozuzo n'ebe ebe nsọ ya nile di, bu kwa amuma megide ala Israel;
Okwu Jehova we ruem nti, si,
Nwa nke madu, che iru-gi n'ebe Zaidon di, bue amuma megide ya,
Nwa nke madu, che iru-gi imegide ugwu Sia, bue amuma megide ya,
Nwa nke madu, che iru-gi n'ugwu nile nke Israel, bu amuma megide ha,