Izikiel 24:4 - Bible Nso4 chikọta anu-ya abọrọ abọ nime ya, bú ọbubọ ọ bula di nma, utaku-ukwu, na ọlu-aka; kpojue ya n'ọkpukpu arọputara arọputa. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Tinyenụ anụ a bọrọ abọ nʼime ya. Tinye anụ dị mma, apata ya na aka ya. Tinyekwa ọkpụkpụ ndị ahụ dị mma nʼime ya. Faic an caibideil |