Izikiel 24:22 - Bible Nso22 Ma unu gēme dika m'meworo: unu agaghi-ekpuchi eb͕ub͕ere-ọnu-elu-unu, unu agaghi-eri kwa nri nke ndi ọzọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Mgbe ahụ, unu ga-eme dịka m mere. Unu agaghị ekpuchi egbugbere ọnụ unu, maọbụ rie nri ndị na-eru ụjụ kwesiri iri. Faic an caibideil |