Izikiel 24:18 - Bible Nso18 M'we gwa ndi Israel okwu n'ututu; nwunyem we nwua n'anyasi: m'we me n'ututu dika ihe ahu si di enyerem n'iwu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Agwara m ndị mmadụ okwu a nʼụtụtụ, ma nʼanyasị nwunye m nwụrụ. Nʼụtụtụ echi ya, emere m ihe niile dịka e siri nye m ya nʼiwu. Faic an caibideil |