Izikiel 23:9 - Bible Nso9 N'ihi nka ka M'nyere ya n'aka ndi nāhu ya n'anya, n'aka umu Asiria, ndi agu ha guru ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 “Nʼihi nke a enyefere m ya nʼaka ndị ahụ hụrụ ya nʼanya, bụ ndị Asịrịa, ndị agụụ ha na-agụ ya. Faic an caibideil |