Izikiel 23:30 - Bible Nso30 Agēme gi ihe ndia, n'ihi na i kwasoro mba di iche iche iko, n'ihi na i jiwo arusi nile ha rua árú. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 emeela ka ihe ndị a bịakwasị gị, nʼihi na agụụ mmekọrịta nʼebe mba ndị ọzọ gụrụ gị, ị jikwa arụsị ha merụọ onwe gị. Faic an caibideil |