Izikiel 22:15 - Bible Nso15 M'gāchusa kwa gi n'etiti mba nile, fesa kwa gi n'ala nile; M'gēme kwa ka iru-árú-gi si nime gi gwusia. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 Aga m achụsa unu nʼetiti mba niile, fesaa unu nʼetiti mba niile. Aga m emekwa ka adịghị ọcha unu kwụsị. Faic an caibideil |