Izikiel 2:2 - Bible Nso2 Mọ Chineke we bata nimem mb͕e Ọ gwaram okwu, we me ka m'guzo n'ukwum abua; m'we nu otù Onye nāgwam okwu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Mmụọ ahụ banyere nʼime m mgbe ahụ ọ na-ekwu okwu, mee ka m guzo ọtọ nʼụkwụ m abụọ. Anụrụ m ka ọ gwara m okwu. Faic an caibideil |