Izikiel 11:25 - Bible Nso25 M'we gwa ndi ahu emere ka ha je biri n'ala ọzọ ihe nile nke Jehova mere ka m'hu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Agwakwara m ndị niile ahụ e mere ka ha jee biri na mba ọzọ ihe niile nke Onyenwe anyị gosiri m. Faic an caibideil |