Izikiel 11:18 - Bible Nso18 Ha gābà kwa n'ebe ahu, ha gēsi kwa na ya wezuga ihe-ya nile jọb͕uru onwe-ha, na ihe-árú-ya nile. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 “Ha ga-alọghachi nʼebe ahụ, sitekwa nʼetiti ya wezuga oyiyi ihe arụ niile, na arụsị niile bụkwa ihe arụ. Faic an caibideil |