Izikiel 1:5 - Bible Nso5 Ọzọ, n'etiti ya ka oyiyi nke ihe anọ di ndu si puta. Ma nka bu ka ha si di n'ile ha anya; oyiyi madu ka ha nwere. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Ihe e kere eke anọ dị ndụ, nke yiri mmadụ nʼụdịdị ha, nọkwa nʼetiti oke ihe ahụ. Faic an caibideil |