Izikiel 1:25 - Bible Nso25 Olu we di n'elu mbara-ígwé ahu nke di n'elu isi-ha: mb͕e ha guzoro, ha wuda nkù-ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Mgbe ahụ ha kwụsịrị mechie nku ha olu sitere nʼime ihe ahụ dịka mbara eluigwe nke dị nʼelu isi ha na-abịa. Faic an caibideil |