Ilu 9:8 - Bible Nso8 Abarala onye nākwa emò nba, ka o we ghara ikpọ gi asì: Bara onye mara ihe nba, ọ gāhu kwa gi n'anya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Abarala ndị na-akwa emo mba, ma ọ bụghị ya, ha ga-akpọ gị asị; baara ndị maara ihe mba, ha ga-ahụ gị nʼanya. Faic an caibideil |