Ilu 9:7 - Bible Nso7 Onye nādọ onye nākwa emò aka na nti nēwetara onwe-ya nlelì: Ọzọ, onye nābara onye nēmebi iwu nba nēwetara onwe-ya ọlu-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Onye ọbụla na-adọ onye na-akwa emo aka na ntị na-ewetara onwe ya nlelị; onye na-abara mmadụ ọjọọ mba na-enweta nkọcha. Faic an caibideil |