Ilu 9:6 - Bible Nso6 Rapunu amaghi-ihe, unu ndi nēnweghi uche, we di ndu; Ga-kwa-nu n'iru n'uzọ nghọta. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Hapụnụ ụzọ enweghị uche unu, ka unu were dị ndụ; gbasokwanụ ụzọ mmụọ ịghọta ihe.” Faic an caibideil |