Ilu 8:36 - Bible Nso36 Ma onye nēmehie megidem nēme nkpuru-obi-ya ihe-ike: Ndi nile nke nākpọm asì nāhu ọnwu n'anya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a36 Ma onye na-enweghị ike chọta m na-emerụ onwe ya ahụ; ndị niile kpọrọ m asị hụrụ ọnwụ nʼanya.” Faic an caibideil |