Ilu 8:10 - Bible Nso10 Nara idọ-aka-na-ntim, anara-kwa-la ọla-ọcha; Nara kwa ihe-ọmuma kari ọla-edo ọma arọputara arọputa. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a10 Họrọ ịdọ aka na ntị m karịa ọlaọcha họrọkwa ihe ọmụma karịa ọlaedo dị ezi mma.” Faic an caibideil |