Ilu 7:7 - Bible Nso7 M'we hu n'etiti ndi nēnweghi uche, M'mata n'etiti umu-ndikom, Otù nwa-okorọbia nke obi amam-ihe kọrọ, Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 hụ nʼetiti ndị na-enweghị uche, ahụtara m otu nwokorobịa nʼetiti ha, onye amamihe kọrọ, Faic an caibideil |