Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Ilu 7:18 - Bible Nso

18 Bia, ka afọ jubiga ayi ókè n'ikwa-iko rue ututu; Ka ayi me ka obi tọ ayi utọ n'ihu-n'anya nile.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

18 Bịa, ka anyị were ịhụnanya ṅụjụbiga afọ anyị; ka anyị mee onwe anyị obi ụtọ site ugbu a ruo ụtụtụ echi.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Ilu 7:18
5 Iomraidhean Croise  

Ewerewom myrrh na aloes na cinnamon Fesa ihe-ndinam.


N'ihi na dim anọghi n'ulo, O jewo ije di anya:


Miri ezutara ezuta nātọ utọ, Nri eriri na nzuzo di utọ.


ya na nwoke ọzọ ewe dina ka ọ ra aru n'aru-ya, ewe zopu ihe ahu n'anya di-ya kpuchi kwa ya, nwayi ahu ewe rua árú, ma ọ dighi onye-àmà megide ya, ejideghi kwa nwayi ahu;


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan