15 N'ihi nka ka m'putara izute gi, Ichọsi iru-gi ike, m'we chọputa gi.
15 Ọ bụ gị ka m na-achọkwute, lee gị ka ị na-abịa.
O rue, mb͕e ihe ndia gasiri, na nwunye nke onye-nwe-ya weliri anya-ya abua lekwasi Josef, si, Ka mu na gi dina.
Ihe àjà nile nke àjà-udo di n'akam; Ta ka m'kwughachiworo ihe nile m'kwere na nkwa.
Ákwà-nb͕abá mara nma ka m'b͕abáworo n'ihe m'ji edina, Bú ákwà turu agwa nke ogho Ijipt.