Ilu 6:8 - Bible Nso8 Ma ọ nēdozi nri-ya na mb͕e okpom-ọku, Nēkpokọta kwa ihe-oriri-ya na mb͕e owuwe-ihe-ubi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 ma ọ na-akpakọta nri ya nʼoge ọkọchị ma na-ewebata nri ya nʼoge owuwe ihe ubi. Faic an caibideil |