Ilu 6:34 - Bible Nso34 N'ihi na ekworo bu ọnuma nke nwoke; Ọ gaghi-enwe ọmiko n'ubọchi ọ́bọ̀. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a34 Nʼihi na di nwanyị ahụ ga-esite nʼekworo wee iwe dị ọkụ; ọ gakwaghị enwe obi ebere nʼebe ọ nọ nʼụbọchị ọ ga-abọ ọbọ. Faic an caibideil |