Ilu 6:30 - Bible Nso30 Madu adighi-eleda onye-ori anya, mb͕e o nēzu ori Imeju nkpuru-obi-ya mb͕e agu nāgu ya: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 Ndị mmadụ adịghị eleda onye ohi anya ma ọ bụrụ na o zuo ohi ka o were gboo mkpa agụụ nke na-agụsị ya ike. Faic an caibideil |