Ilu 6:11 - Bible Nso11 Ob͕eye-gi ewe bia dika onye nējeghari ipunara madu ihe, Ihe-ukọ-gi kwa dika nwoke ji ọta. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 ụbịam ga-abịakwasị gị dịka onye ohi, ụkọ abịakwasịkwa gị dịka onye na-apụnara mmadụ ihe. Faic an caibideil |