Ilu 4:13 - Bible Nso13 Jide idọ-aka-na-nti aka; arala ya aka: Chebe ya; n'ihi na ya onwe-ya bu ndu-gi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Mee ihe niile m gwara gị, echefukwala ha, nʼihi na ọ ga-eduba gị na ndụ zuruoke. Faic an caibideil |