Ilu 31:31 - Bible Nso31 Nyenu ya ihe sitere na nke aka-ya abua lutara; Ka ọlu-ya nile to kwa ya n'ọnu-uzọ-ama nile. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a31 E kwesiri ito ya nʼihi ọrụ ọma niile nke aka ya rụpụtara. Ka ọrụ ya niile wetara ya otuto nʼọnụ ụzọ ama nke obodo. Faic an caibideil |