Ilu 31:27 - Bible Nso27 Ọ nēche ojije nile nke èzí-na-ulo-ya nche nke-ọma, Ọ bughi kwa nri ume-ngwu ka o nēri. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a27 Ọ na-etinye uche nʼihe niile banyere ezinaụlọ ya, ọ naghị arụ ọrụ umengwụ. Faic an caibideil |