Ilu 31:22 - Bible Nso22 Ákwà-nb͕abá mara nma ka ọ kpaworo onwe-ya; Ezi ákwà ọcha na ákwà ododo ka uwe-ya bu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Ọ na-akpa akwa a na-agbasa nʼelu ihe ndina, ma ya onwe ya na-eyikwa uwe e ji ezi akwa ọcha na akwa odo odo dụọ. Faic an caibideil |