Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Ilu 30:25 - Bible Nso

25 Danda bu ndi nādighi ike, Ma ha nēdozi nri-ha na mb͕e okpom-ọku;

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

25 Ndanda bụ ndị na-enweghị ume, ma ha na-akpakọta nri ha, dozie nke ha ga-eri nʼoge oyi.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Ilu 30:25
3 Iomraidhean Croise  

Onye nēkpokọta na mb͕e okpom-ọku bu nwa nēnwe uche: Ma onye nāraru ura n'owuwe-ihe-ubi bu nwa nēweta ihere.


Ihe anọ di nke di ntà n'elu-uwa, Ma ihe ahu mara ihe nke-uku:


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan