Ilu 3:32 - Bible Nso32 N'ihi na ihe-árú n'anya Jehova ka onye sihiere esihie bu: Ma n'aka ndi ziri ezi ka ìzù nzuzo Ya di. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a32 Nʼihi na ndị dị otu a bụ ihe arụ nʼanya Onyenwe anyị, ma ọ na-emeso ndị na-eme ihe ziri ezi mmeso ọma. Faic an caibideil |