Ilu 29:11 - Bible Nso11 Mọ nile nke onwe-ya ka onye-nzuzu nēme ka ọ puta ìhè: Ma onye mara ihe nēb͕ochi mọ-ya, nēme kwa ka ọ dajua. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Onye nzuzu na-egosi oke iwe ya, ma onye nwere uche na-ejide onwe ya na-emekwa ka mmụọ ya dajụọ. Faic an caibideil |