Ilu 29:1 - Bible Nso1 Onye anābara nba ọtutu mb͕e ma ọ nēkwesi olu-ya ike, N'otù ntabi-anya ka agētipia ya, ọ dighi kwa ngwọta di. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Onye a na-abara mba mgbe niile ma ọ naghị anata ndụmọdụ, nʼotu ntabi anya ka a ga-etipịa ya, ọ gaghị ekulikwa ọzọ. Faic an caibideil |