Ilu 28:3 - Bible Nso3 Nwoke bu ob͕eye nke nēmeb͕u ndi nēnweghi ike, Ọ di ka miri-ozuzo nke nāzachapu ihe, nri we ghara idi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Onye na-achị achị nke na-emegbu ndị ogbenye, bụ mmiri ozuzo nke na-azachapụ ihe niile mee ka nri ghara ịdị. Faic an caibideil |