Ilu 28:19 - Bible Nso19 Onye nālu ala-ubi-ya, afọ gēju ya na nri: Ma onye nāb͕aso ihe-efu di iche iche, afọ gēju ya n'ibu-ob͕eye. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Onye na-arụ ala ubi ya ga-enwe nri nʼebe ọ bara ụba, ma onye na-agbaso ihe efu dị iche iche, ụbịam ga-eju ya afọ. Faic an caibideil |