Ilu 28:13 - Bible Nso13 Onye nēkpuchi njehie-ya nile, ọ gaghi-agara ya: Ma onye nēkwuputa ha, nke nārapu kwa ha, agēnwe obi-ebere n'aru ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Onye na-ezo mmehie ya agaghị enwe ọganihu na ndụ ya. Ma onye na-ekwupụta mmehie ya hapụkwa ha, ka a ga-emere ebere. Faic an caibideil |