Ilu 28:11 - Bible Nso11 Onye mara ihe n'anya-ya ka ọgaranya bu; Ma onye nēnweghi ike nke nāghọta ihe nēgwuputa ala-ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Nʼanya nke onwe ya, onye ọgaranya na-agụ onwe ya dịka onye maara ihe, ma nʼezie, onye ogbenye nwere nghọta na-enyochapụta amaghị ihe nke onye ọgaranya. Faic an caibideil |