Ilu 27:24 - Bible Nso24 N'ihi na ọ bughi rue mb͕e ebighi-ebi ka àkù di; Okpu-eze kwa, ọ̀ nādiru ọb͕ọ nile? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a24 nʼihi na akụnụba adịghị adịgide. Ọ bụladị okpueze nke onye eze na-emesịa gabiga. Faic an caibideil |