Ilu 27:13 - Bible Nso13 Chiri uwe-ya, bú onye nọworo onye ala ọzọ na mbe; N'ọnọdu nwanyi nābughi nwunye-ya nara ya onwe-ya n'ihe-ibe. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Chịrị uwe onye ahụ nke naara onye mba ọzọ na mbe. E, chiri ya ma ọ bụrụ nwanyị na-abụghị nwunye ya ka o nara na mbe. Faic an caibideil |