Ilu 26:28 - Bible Nso28 Ire okwu-ugha nākpọ ndi o gwepiaworo asì; Ọzọ, ọnu nke nēkwu ire-utọ nākpata nnuda. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a28 Onye ị kpọrọ asị bụ onye ị ga-achọ iwetara ihe mgbu site nʼịgha ụgha. Okwu ọma na-esighị nʼobi mmadụ pụta na-eweta ịla nʼiyi. Faic an caibideil |