Ilu 26:22 - Bible Nso22 Okwu nile nke onye nēkwu okwu-azu di ka iberibe-nri di iche iche nātọ utọ nke-uku, Okwu ahu aridawo kwa n'ime-ime-ala afọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Okwu niile nke onye na-agba asịrị na-ekwu dịka iberibe nri nʼatọ ezi ụtọ, ha na-agbadakwa nʼime ime ala afọ. Faic an caibideil |